2 Samuel 13:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Tema wee wụọ ntụ n’isi ya,+ dọwaa uwe mwụda mara mma o yi, buru aka n’isi pụwa, bere ákwá na-aga.