2 Samuel 13:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Absalọm nwanne ya nwoke+ ajụọ ya, sị: “Ọ̀ bụ Amnọn nwanne gị nwoke dinara gị? Nwanne m nwaanyị, gbachi nkịtị. Ọ bụ nwanne gị nwoke.+ Etinyela obi gị n’ihe a.” Tema wee biri n’ụlọ Absalọm nwanne ya nwoke, nọpụrụ onwe ya iche.
20 Absalọm nwanne ya nwoke+ ajụọ ya, sị: “Ọ̀ bụ Amnọn nwanne gị nwoke dinara gị? Nwanne m nwaanyị, gbachi nkịtị. Ọ bụ nwanne gị nwoke.+ Etinyela obi gị n’ihe a.” Tema wee biri n’ụlọ Absalọm nwanne ya nwoke, nọpụrụ onwe ya iche.