2 Samuel 13:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mgbe Eze Devid nụrụ ihe a niile, ezigbo iwe were ya.+ Ma, ọ chọghị ime ihe ga-akpasu Amnọn nwa ya iwe, n’ihi na ọ hụrụ ya n’anya maka na ọ bụ ọkpara ya. 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:21 Ụlọ Nche,12/15/2015, p. 17
21 Mgbe Eze Devid nụrụ ihe a niile, ezigbo iwe were ya.+ Ma, ọ chọghị ime ihe ga-akpasu Amnọn nwa ya iwe, n’ihi na ọ hụrụ ya n’anya maka na ọ bụ ọkpara ya.