2 Samuel 13:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma, Absalọm kpọrọ Amnọn asị+ maka na o mere Tema nwanne ya ihe ihere.+ Ma, Absalọm agwaghị Amnọn ihe ọ bụla, ma nke ọma ma nke ọjọọ.
22 Ma, Absalọm kpọrọ Amnọn asị+ maka na o mere Tema nwanne ya ihe ihere.+ Ma, Absalọm agwaghị Amnọn ihe ọ bụla, ma nke ọma ma nke ọjọọ.