-
2 Samuel 13:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Absalọm gwaziri ndị na-ejere ya ozi, sị: “Na-elenụ anya, mgbe ọ bụla obi tọwara Amnọn ụtọ n’ihi mmanya ọ ṅụrụ, m ga-asị unu gbuo ya. Gbuokwanụ ya. Ọ bụ m ziri unu, unu atụla egwu. Dịnụ ike, katakwanụ obi.”
-