32 Ma, Jehonadab+ nwa Shimea,+ nwanne Devid, sịrị: “Onyenwe m, echekwala na ọ bụ ụmụ eze ndị nwoke niile ka ha gburu. Ọ bụ naanị Amnọn nwụrụ.+ Ọ bụ Absalọm kwuru ka e gbuo ya. Ụbọchị o kpebiri na ọ ga-egbu ya+ bụ ụbọchị ahụ Amnọn mere Tema nwanne ya nwaanyị ihe ihere.+