2 Samuel 13:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ma, Absalọm gbara ọsọ.+ Mgbe e mechara, otu nwoke onye nche lepụrụ anya hụ ọtụtụ ndị si n’ụzọ dị n’akụkụ ugwu na-abịa.
34 Ma, Absalọm gbara ọsọ.+ Mgbe e mechara, otu nwoke onye nche lepụrụ anya hụ ọtụtụ ndị si n’ụzọ dị n’akụkụ ugwu na-abịa.