2 Samuel 13:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ma Absalọm gbara ọsọ, gbakwuru Talmaị+ nwa Amaịhọd eze Geshọ. Devid rukwaara Amnọn nwa ya uju ọtụtụ ụbọchị.
37 Ma Absalọm gbara ọsọ, gbakwuru Talmaị+ nwa Amaịhọd eze Geshọ. Devid rukwaara Amnọn nwa ya uju ọtụtụ ụbọchị.