2 Samuel 14:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi ya, Joab ziri ozi ka a gaa kpọọrọ ya otu nwaanyị onye Tekoa+ dị akọ. Mgbe ọ bịara, ya asị ya: “Biko, mewe ka onye na-eru uju, yirikwa ákwà iru uju, etekwala mmanụ.+ Mewe ka nwaanyị na-eru uju kemgbe.
2 N’ihi ya, Joab ziri ozi ka a gaa kpọọrọ ya otu nwaanyị onye Tekoa+ dị akọ. Mgbe ọ bịara, ya asị ya: “Biko, mewe ka onye na-eru uju, yirikwa ákwà iru uju, etekwala mmanụ.+ Mewe ka nwaanyị na-eru uju kemgbe.