-
2 Samuel 14:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ugbu a, ndị ikwu m niile na-enye ohu gị nsogbu. Ha ma na ọ bụzi naanị otu nwa nwoke fọọrọ m. Ma, ha bịara sị m, ‘Kpọpụta onye ahụ gburu nwanne ya+ ka anyị gbuo ya n’ihi nwanne ya o gburu!’ Onyenwe m, naanị ya ka m ji nwee olileanya. Ha gbuo ya, ámá di m ga-echi. A gaghịzi enwe onye ga na-aza aha ya n’ụwa.”
-