-
2 Samuel 14:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ọ bụ ya mere ohu gị ji sị, ‘Biko, ka okwu onyenwe m eze kasie m obi.’ N’ihi na onyenwe m eze ma ihe bụ́ ihe ọma na ihe bụ́ ihe ọjọọ otú ndị mmụọ ozi ezi Chineke ma. Ka Jehova bụ́ Chineke gị nọnyere gị.”
-