-
2 Samuel 14:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 N’Izrel niile, o nweghị nwoke mara mma ka Absalọm. O nweghịkwa nke a na-eto maka mma ya otú e si eto ya. Ntụpọ ọ bụla adịghị ya n’ahụ́, malite n’ụkwụ ya ruo n’isi ya.
-