-
2 Samuel 14:30Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
30 N’ikpeazụ, Absalọm gwara ndị na-ejere ya ozi, sị: “E nwere ala Joab dị n’akụkụ nke m. Ọ kụrụ ya ọka bali. Gaanụ sunye ya ọkụ.” Ndị na-ejere Absalọm ozi wee gaa sunye ala ahụ ọkụ.
-