-
2 Samuel 15:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Absalọm na-asịkwa: “A sị nnọọ na a họpụtara m ka m bụrụ onyeikpe n’ala a, ọ gaara abụ, onye nwee ikpe ọ chọrọ ka e kpeere ya, ya abịakwute m, m ga-ekpekwa ikpe ziri ezi.”
-