2 Samuel 15:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ihe a ka Absalọm na-eme ndị Izrel niile na-abịa ịgwa eze ikpe ọ ga-ekpere ha. Otú a ka Absalọm si na-enweta obi ndị Izrel.+ 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:6 Ụlọ Nche,7/15/2012, p. 13
6 Ihe a ka Absalọm na-eme ndị Izrel niile na-abịa ịgwa eze ikpe ọ ga-ekpere ha. Otú a ka Absalọm si na-enweta obi ndị Izrel.+