2 Samuel 15:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Absalọm wee zie ndị mmadụ, ha agaa n’ebo niile n’Izrel na nzuzo na-agwa ha, sị: “Ozugbo unu nụrụ ụda opi, sịnụ, ‘Absalọm aghọọla eze na Hebrọn!’”+ 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:10 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 5/2022, p. 1
10 Absalọm wee zie ndị mmadụ, ha agaa n’ebo niile n’Izrel na nzuzo na-agwa ha, sị: “Ozugbo unu nụrụ ụda opi, sịnụ, ‘Absalọm aghọọla eze na Hebrọn!’”+