2 Samuel 15:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Eze na ndị niile na-ejere ya ozi so na-aga, ma ndị Keretaịt niile ma ndị Peletaịt*+ niile, ma narị ụmụ nwoke isii (600) bụ́ ndị Gat.+ Ha niile so eze na-aga, ya ana-eleru ha anya.
18 Eze na ndị niile na-ejere ya ozi so na-aga, ma ndị Keretaịt niile ma ndị Peletaịt*+ niile, ma narị ụmụ nwoke isii (600) bụ́ ndị Gat.+ Ha niile so eze na-aga, ya ana-eleru ha anya.