2 Samuel 15:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Eze wee sị Ịtaị+ onye Gat: “Gịnị mere i ji soro anyị? Laghachi ka gị na onye bụ́zi eze ugbu a biri, n’ihi na ị bụ onye mba ọzọ. I sikwa n’obodo gị bịa biri ebe a. 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:19 Ụlọ Nche,5/15/2009, p. 27
19 Eze wee sị Ịtaị+ onye Gat: “Gịnị mere i ji soro anyị? Laghachi ka gị na onye bụ́zi eze ugbu a biri, n’ihi na ị bụ onye mba ọzọ. I sikwa n’obodo gị bịa biri ebe a.