2 Samuel 15:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Devid asị Ịtaị:+ “Ngwanụ, ka anyị na-aga.” Ịtaị onye Gat na ndị ya niile nakwa ụmụ ya niile wee soro Devid na-aga.
22 Devid asị Ịtaị:+ “Ngwanụ, ka anyị na-aga.” Ịtaị onye Gat na ndị ya niile nakwa ụmụ ya niile wee soro Devid na-aga.