2 Samuel 15:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Zedọk+ sokwa ná ndị ahụ, ya na ndị Livaị niile+ bu igbe ọgbụgba+ ndụ ezi Chineke.+ Ha busara Igbe ezi Chineke otu ebe, Abayata+ eguzoro n’akụkụ ya ruo mgbe mmadụ niile si n’obodo ahụ gafetachara.
24 Zedọk+ sokwa ná ndị ahụ, ya na ndị Livaị niile+ bu igbe ọgbụgba+ ndụ ezi Chineke.+ Ha busara Igbe ezi Chineke otu ebe, Abayata+ eguzoro n’akụkụ ya ruo mgbe mmadụ niile si n’obodo ahụ gafetachara.