2 Samuel 15:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ma eze sịrị Zedọk: “Bughachi Igbe ezi Chineke n’obodo anyị.+ Ọ bụrụ na ihe m dị Jehova mma, ọ ga-akpọghachi m ka m hụ ya, hụkwa ebe a na-ebusa ya.+
25 Ma eze sịrị Zedọk: “Bughachi Igbe ezi Chineke n’obodo anyị.+ Ọ bụrụ na ihe m dị Jehova mma, ọ ga-akpọghachi m ka m hụ ya, hụkwa ebe a na-ebusa ya.+