2 Samuel 15:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Eze sịkwara Zedọk onye nchụàjà: “Ọ̀ kwa ị bụdị onye ọhụ ụzọ?+ Gị na Abayata laghachi n’obodo anyị, kpọrọkwanụ Ahimaz nwa gị na Jonatan+ nwa Abayata. Ka ihe gaziekwara unu.
27 Eze sịkwara Zedọk onye nchụàjà: “Ọ̀ kwa ị bụdị onye ọhụ ụzọ?+ Gị na Abayata laghachi n’obodo anyị, kpọrọkwanụ Ahimaz nwa gị na Jonatan+ nwa Abayata. Ka ihe gaziekwara unu.