2 Samuel 15:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Devid nọ na-ebe ákwá ka ọ na-agbago Ugwu Oliv.+ O kpuchikwara isi ya, gbara ụkwụ ọtọ na-agbago. Ndị niile so ya kpuchikwara isi ha, bere ákwá na-agbago.
30 Devid nọ na-ebe ákwá ka ọ na-agbago Ugwu Oliv.+ O kpuchikwara isi ya, gbara ụkwụ ọtọ na-agbago. Ndị niile so ya kpuchikwara isi ha, bere ákwá na-agbago.