2 Samuel 15:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 A bịara kọọrọ Devid, sị: “Ahitofel so ná ndị ha na Absalọm+ na-akpa nkata ọjọọ.”+ Devid asị: “Jehova, biko,+ mee ka e were ndụmọdụ Ahitofel ka nke onye nzuzu.”+
31 A bịara kọọrọ Devid, sị: “Ahitofel so ná ndị ha na Absalọm+ na-akpa nkata ọjọọ.”+ Devid asị: “Jehova, biko,+ mee ka e were ndụmọdụ Ahitofel ka nke onye nzuzu.”+