2 Samuel 15:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Mgbe Devid rutere n’ọnụ ọnụ ugwu ebe ndị mmadụ na-anọ akpọrọ Chineke isiala, Hushaị+ onye Akaịt+ bịakwutere ya. Ọ dọwara uwe ya adọwa, kpokwasịkwa ájá n’isi ya.
32 Mgbe Devid rutere n’ọnụ ọnụ ugwu ebe ndị mmadụ na-anọ akpọrọ Chineke isiala, Hushaị+ onye Akaịt+ bịakwutere ya. Ọ dọwara uwe ya adọwa, kpokwasịkwa ájá n’isi ya.