2 Samuel 15:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Zedọk na Abayata bụ́ ndị nchụàjà nọkwa ebe ahụ. Ihe ọ bụla ị nụrụ n’ụlọ eze, gị agaa kọọrọ Zedọk na Abayata bụ́ ndị nchụàjà.+
35 Zedọk na Abayata bụ́ ndị nchụàjà nọkwa ebe ahụ. Ihe ọ bụla ị nụrụ n’ụlọ eze, gị agaa kọọrọ Zedọk na Abayata bụ́ ndị nchụàjà.+