2 Samuel 15:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ụmụ ha abụọ, Ahimaz+ nwa Zedọk na Jonatan+ nwa Abayata, so ha nọrọ ebe ahụ. Gwanụ ha ihe ọ bụla unu ga-anụta ka ha bịa gwa m.”
36 Ụmụ ha abụọ, Ahimaz+ nwa Zedọk na Jonatan+ nwa Abayata, so ha nọrọ ebe ahụ. Gwanụ ha ihe ọ bụla unu ga-anụta ka ha bịa gwa m.”