-
2 Samuel 16:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Mgbe Devid gafetụrụ ọnụ ọnụ ugwu ahụ,+ Zaịba+ onye na-ejere Mefiboshet+ ozi bịakwutere ya. Ọ kpụ jakị abụọ e dokwasịrị ihe e ji anọkwasị ha. Ha bukwa narị achịcha abụọ (200), otu narị (100) keeki mkpụrụ vaịn kpọrọ nkụ, otu narị (100) keeki e ji mkpụrụ osisi fig na det mee nakwa otu nnukwu ite mmanya.+
-