2 Samuel 16:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Eze sịziri Zaịba: “Ihe niile bụ́ nke Mefiboshet bụzi nke gị.”+ Zaịba asị: “Ana m akpọrọ gị isiala. Ka ihe m dị gị mma, onyenwe m eze.”+ 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:4 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),8/2018, p. 6
4 Eze sịziri Zaịba: “Ihe niile bụ́ nke Mefiboshet bụzi nke gị.”+ Zaịba asị: “Ana m akpọrọ gị isiala. Ka ihe m dị gị mma, onyenwe m eze.”+