2 Samuel 16:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova akwụọla gị ụgwọ maka ndị ezinụlọ Sọl i gburu,* nakwa maka ọchịchị ya i weghaara. Ọ bụ ya mere Jehova ji nye Absalọm nwa gị ọchịchị. Ihe a na-eme gị n’ihi na ị bụ ogbu mmadụ.”+
8 Jehova akwụọla gị ụgwọ maka ndị ezinụlọ Sọl i gburu,* nakwa maka ọchịchị ya i weghaara. Ọ bụ ya mere Jehova ji nye Absalọm nwa gị ọchịchị. Ihe a na-eme gị n’ihi na ị bụ ogbu mmadụ.”+