2 Samuel 16:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma eze sịrị ya: “Olee otú ihe a si gbasa ụmụ Zeruya?+ Ya kpọwa m iyi.+ Ebe ọ bụ na Jehova gwara ya+ kpọọ m iyi, ònyezi ga-agwa ya ka ọ ghara ịkpọ m iyi?”
10 Ma eze sịrị ya: “Olee otú ihe a si gbasa ụmụ Zeruya?+ Ya kpọwa m iyi.+ Ebe ọ bụ na Jehova gwara ya+ kpọọ m iyi, ònyezi ga-agwa ya ka ọ ghara ịkpọ m iyi?”