2 Samuel 16:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Devid gwakwara Abishaị na ndị niile na-ejere ya ozi, sị: “Ọ bụrụ na nwa m, onye bụ́ ọbara m,* na-achọ igbu m,+ ọ̀ bụzi onye ebo Benjamin bụ onye na-agaghị achọ igbu m?+ Hapụnụ ya ka ọ kpọwa m iyi, n’ihi na ọ bụ Jehova gwara ya kpọwa m iyi.
11 Devid gwakwara Abishaị na ndị niile na-ejere ya ozi, sị: “Ọ bụrụ na nwa m, onye bụ́ ọbara m,* na-achọ igbu m,+ ọ̀ bụzi onye ebo Benjamin bụ onye na-agaghị achọ igbu m?+ Hapụnụ ya ka ọ kpọwa m iyi, n’ihi na ọ bụ Jehova gwara ya kpọwa m iyi.