2 Samuel 16:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Devid na ndị so ya nọ na-aga n’okporo ụzọ ahụ, ma Shimiaị nọ ugwu ahụ nso na-aga n’akụkụ Devid, na-akpọ ya iyi,+ na-atụ ya nkume, na-ekpokwa ya ájá.
13 Devid na ndị so ya nọ na-aga n’okporo ụzọ ahụ, ma Shimiaị nọ ugwu ahụ nso na-aga n’akụkụ Devid, na-akpọ ya iyi,+ na-atụ ya nkume, na-ekpokwa ya ájá.