2 Samuel 16:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ahitofel asị Absalọm: “Gaa ka gị na ndị iko nna gị, ndị ọ hapụrụ ka ha lekọtawa ụlọ,*+ dinaa.+ Ọ bụrụkwa na ndị Izrel niile anụ na i mere ihe a nakwa na ị kparịala nna gị, obi ga-esikwu ndị na-akwado gị ike.” 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:21 Ụlọ Nche,5/15/2005, p. 13
21 Ahitofel asị Absalọm: “Gaa ka gị na ndị iko nna gị, ndị ọ hapụrụ ka ha lekọtawa ụlọ,*+ dinaa.+ Ọ bụrụkwa na ndị Izrel niile anụ na i mere ihe a nakwa na ị kparịala nna gị, obi ga-esikwu ndị na-akwado gị ike.”