2 Samuel 16:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’oge ahụ, ndụmọdụ Ahitofel na-adị ka à ga-asị na ọ bụ nke ezi Chineke. Otú ahụ ka ndụmọdụ Ahitofel+ niile na-adị ma Devid ma Absalọm.
23 N’oge ahụ, ndụmọdụ Ahitofel na-adị ka à ga-asị na ọ bụ nke ezi Chineke. Otú ahụ ka ndụmọdụ Ahitofel+ niile na-adị ma Devid ma Absalọm.