2 Samuel 17:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M ga-agakwuru ya mgbe ike gwụrụ ya na mgbe ọ na-agaghị emeli ihe ọ bụla.*+ M ga-emekwa ka ụjọ jide ya. Ndị niile ya na ha nọ ga-agba ọsọ. M ga-egbukwa naanị eze.+
2 M ga-agakwuru ya mgbe ike gwụrụ ya na mgbe ọ na-agaghị emeli ihe ọ bụla.*+ M ga-emekwa ka ụjọ jide ya. Ndị niile ya na ha nọ ga-agba ọsọ. M ga-egbukwa naanị eze.+