-
2 Samuel 17:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Hushaị wee bịakwute Absalọm. Absalọm asị ya: “Lekwa lekwa ihe Ahitofel kwuru. Ọ̀ bụ anyị mee ihe o kwuru? Ọ bụrụ na anyị agaghị eme ya, kwuo ihe anyị ga-eme.”
-