2 Samuel 17:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Hushaị kwukwara, sị: “Ị manụ na nna gị na ndị agha ya siri ezigbote ike,+ na-esikwa ọnwụ ka anụ ọhịa bea nke na-ahụkwaghị ụmụ ya n’ọhịa.+ Nna gị bụkwa dike n’agha.+ Ọ gaghịkwa eso ndị ahụ so ya nọrọ n’abalị.
8 Hushaị kwukwara, sị: “Ị manụ na nna gị na ndị agha ya siri ezigbote ike,+ na-esikwa ọnwụ ka anụ ọhịa bea nke na-ahụkwaghị ụmụ ya n’ọhịa.+ Nna gị bụkwa dike n’agha.+ Ọ gaghịkwa eso ndị ahụ so ya nọrọ n’abalị.