2 Samuel 17:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ka ọ dị ugbu a, o zoola n’otu ọgba* ma ọ bụ n’ebe ọzọ.+ Ọ bụrụkwa na o bu ụzọ lụso anyị agha, ndị nụrụ ya ga-asị, ‘E meriela ndị so Absalọm.’
9 Ka ọ dị ugbu a, o zoola n’otu ọgba* ma ọ bụ n’ebe ọzọ.+ Ọ bụrụkwa na o bu ụzọ lụso anyị agha, ndị nụrụ ya ga-asị, ‘E meriela ndị so Absalọm.’