2 Samuel 17:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ezigbo ụjọ ga-ejide ma dike nke obi ya dị ka obi ọdụm,+ n’ihi na ndị Izrel niile ma na nna gị bụ dike,+ marakwa na obi kara ndị so ya. 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:10 Ụlọ Nche,7/15/1996, p. 32
10 Ezigbo ụjọ ga-ejide ma dike nke obi ya dị ka obi ọdụm,+ n’ihi na ndị Izrel niile ma na nna gị bụ dike,+ marakwa na obi kara ndị so ya.