2 Samuel 17:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Absalọm na ndị Izrel niile so ya asị: “Ihe Hushaị onye Akaịt kwuru ka ihe Ahitofel kwuru mma.”+ Jehova ekpebiela na ya ga-eme ka ha ghara ige ntị n’ezigbo aro Ahitofel tụrụ,+ ka Jehova wee mee ka ọdachi dakwasị Absalọm.+
14 Absalọm na ndị Izrel niile so ya asị: “Ihe Hushaị onye Akaịt kwuru ka ihe Ahitofel kwuru mma.”+ Jehova ekpebiela na ya ga-eme ka ha ghara ige ntị n’ezigbo aro Ahitofel tụrụ,+ ka Jehova wee mee ka ọdachi dakwasị Absalọm.+