2 Samuel 17:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ugbu a, zie mmadụ ka ọ gaa ọsọ ọsọ gwa Devid, sị: ‘N’abalị a, anọla n’ebe a na-eji ụkwụ agafe mmiri,* nke dị nso n’ala ịkpa. Kama gafee mmiri ahụ, ka a ghara igbu* eze na ndị niile so ya.’”+
16 Ugbu a, zie mmadụ ka ọ gaa ọsọ ọsọ gwa Devid, sị: ‘N’abalị a, anọla n’ebe a na-eji ụkwụ agafe mmiri,* nke dị nso n’ala ịkpa. Kama gafee mmiri ahụ, ka a ghara igbu* eze na ndị niile so ya.’”+