2 Samuel 17:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jonatan+ na Ahimaz+ pụrụ gaa nọrọ n’En-rogel,+ ka a ghara inwe onye ga-ahụ ha. Otu nwa agbọghọ na-eje ozi gakwara kọọrọ ha ihe niile na-eme, ka ha gaa kọọrọ ya Eze Devid. 2 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:17 ‘Ezi Ala’, p. 20-21
17 Jonatan+ na Ahimaz+ pụrụ gaa nọrọ n’En-rogel,+ ka a ghara inwe onye ga-ahụ ha. Otu nwa agbọghọ na-eje ozi gakwara kọọrọ ha ihe niile na-eme, ka ha gaa kọọrọ ya Eze Devid.