2 Samuel 17:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma, otu nwa okorobịa hụrụ ha gaa kọọrọ Absalọm. Ha abụọ wee gbapụ gbaba n’ụlọ otu nwoke na Bahurim.+ Nwoke ahụ nwere olulu mmiri n’èzí ya. Ha banyekwara n’ime ya.
18 Ma, otu nwa okorobịa hụrụ ha gaa kọọrọ Absalọm. Ha abụọ wee gbapụ gbaba n’ụlọ otu nwoke na Bahurim.+ Nwoke ahụ nwere olulu mmiri n’èzí ya. Ha banyekwara n’ime ya.