2 Samuel 17:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mgbe ndị ahụ na-achọ ha lawara, ha si n’olulu mmiri ahụ pụta gaa kọọrọ Eze Devid ihe merenụ. Ha gwara ya, sị: “Bilienụ, gafee mmiri a ngwa ngwa. Lekwa lekwa ihe Ahitofel kwuru ka e mee unu.”+
21 Mgbe ndị ahụ na-achọ ha lawara, ha si n’olulu mmiri ahụ pụta gaa kọọrọ Eze Devid ihe merenụ. Ha gwara ya, sị: “Bilienụ, gafee mmiri a ngwa ngwa. Lekwa lekwa ihe Ahitofel kwuru ka e mee unu.”+