2 Samuel 17:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Absalọm họpụtara Amesa+ ka ọ nọchie Joab+ bụ́ onyeisi ndị agha. Amesa bụ nwa otu nwoke aha ya bụ Itra onye Izrel. O nwere mgbe nwoke a na Abigel dinara.+ Abigel a bụ nwa Nehash, bụrụkwa nwanne Zeruya, nne Joab.
25 Absalọm họpụtara Amesa+ ka ọ nọchie Joab+ bụ́ onyeisi ndị agha. Amesa bụ nwa otu nwoke aha ya bụ Itra onye Izrel. O nwere mgbe nwoke a na Abigel dinara.+ Abigel a bụ nwa Nehash, bụrụkwa nwanne Zeruya, nne Joab.