2 Samuel 17:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ozugbo Devid ruru Mahaneyim, Shobaị nwa Nehash, onye Raba+ bụ́ obodo ndị Amọn, na Mekia+ nwa Amiel onye Lo-diba, na Bazilaị+ onye Rogilim dị na Gilied
27 Ozugbo Devid ruru Mahaneyim, Shobaị nwa Nehash, onye Raba+ bụ́ obodo ndị Amọn, na Mekia+ nwa Amiel onye Lo-diba, na Bazilaị+ onye Rogilim dị na Gilied