2 Samuel 17:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 mmanụ aṅụ, bọta, atụrụ, na chiiz.* Ha wetaara Devid na ndị so ya ihe ndị a niile ka ha na-eri.+ Ha sịrị: “Agụụ ji ndị a. Ike gwụkwara ha. Akpịrị na-akpọkwa ha nkụ n’ala ịkpa.”+
29 mmanụ aṅụ, bọta, atụrụ, na chiiz.* Ha wetaara Devid na ndị so ya ihe ndị a niile ka ha na-eri.+ Ha sịrị: “Agụụ ji ndị a. Ike gwụkwara ha. Akpịrị na-akpọkwa ha nkụ n’ala ịkpa.”+