3 Ma ha sịrị: “Agala,+ n’ihi na naanị gị hà ka puku mmadụ iri (10,000) n’ime anyị.+ E nwee ka anyịnwa si gbaa ọsọ, o nweghị ihe ha ga-eji ya kpọrọ. Ọ bụrụkwa na ọkara n’ime anyị anwụọ, o nweghị ihe ha ga-eji ya kpọrọ. N’ihi ya, ọ ga-aka mma ma ị nọrọ n’obodo a na-enyere anyị aka.”