-
2 Samuel 18:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Eze asị ha: “M ga-eme ihe ọ bụla dị unu mma.” Eze wee kwụrụ n’akụkụ ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ, mmadụ niile apụọ n’ìgwè n’ìgwè. E nwere ndị dị otu narị mmadụ otu narị mmadụ, nweekwa ndị dị otu puku mmadụ otu puku mmadụ.
-